Ùgbòrò abụọ ka òkù na-akpọ dike
Ọ kpọọ ya na ndụ, ọ kpọọ ya n'ọnwụ
Ihe emeghị n'ízù, o mee n'ọnwa
Maka na isi gbàá ahọ, chaa áwọ,
Nwa onye ụwa ga-azarịrị chi ya òkù.
Ụzụ tụọ n'ili dike
Ọha mmụọ na ọha mmadụ anụ ísì ozu ya
Maka na ọ na-abụ ekwe kụọ
Àmà agbaa.
Ọ bụ gịnị na-afịọ?
Oke mmiri àtáálá n'udummiri
Ihe mèrè na Ndịkeliọnwụ
Oke mmadụ ebuláálá akwụkwọ
Contraband Marriage, traveling along the hemline of loving after incarceration, is a love story written in lyric and free form, set in reality with a different ever after.
The songs and art in this book are about our collective emergence after the pandemic and trauma of the last few years - comprised of 5 collections: World as Refuge, Where We Live, In Our Hands, Rhythms of Change and What We See & Sow.